Online Bibel

- Annoncer -




Levitikọs 1:8 - Bible Nso

8 umu-ndikom Eron, bú ndi-nchu-àjà, gēdo anu ahu abọrọ abọ̀, na isi-ya, na abuba-ya, n'usoro n'elu nkú nke di n'elu ọku nke di n'elu ebe-ichu-àjà:

Se kapitlet Kopi

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Mgbe ahụ, ụmụ Erọn ndị nchụaja ga-atụkwasị akụkụ ehi ahụ niile, na isi ya, na abụba ya, nʼelu nkụ ahụ na-enwu ọkụ nʼebe ịchụ aja ahụ.

Se kapitlet Kopi




Levitikọs 1:8

Følg os:

Annoncer


Annoncer