Online Bibel

- Annoncer -




Levitikọs 1:4 - Bible Nso

4 O gēbikwasi aka-ya n'isi àjà-nsure-ọku ahu; agānara kwa ya nke-ọma n'ọnọdu ya iji kpuchiri ya nmehie-ya.

Se kapitlet Kopi

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

4 Onye ahụ wetara ya ga-ebikwasị aka ya nʼisi anụ aja nsure ọkụ ahụ, a ga-anabata ya maka iji kpuchie mmehie ya.

Se kapitlet Kopi




Levitikọs 1:4

Følg os:

Annoncer


Annoncer