Online Bibel

- Annoncer -




Levitikọs 1:2 - Bible Nso

2 Gwa umu Israel okwu, si ha, Mb͕e madu ọ bula n'etiti unu gēweta nso Jehova onyinye iji biaru nso, unu gēsi n'etiti anu-ulo, n'etiti ìgwè ehi na n'etiti ìgwè ewu na aturu weta nso onyinye-unu ijì biaru nso.

Se kapitlet Kopi

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 “Gwa ụmụ Izrel sị, ‘Mgbe onye ọbụla nʼime unu wetaara Onyenwe anyị onyinye, ka onyinye ọ ga-eweta bụrụ anụ ụlọ si nʼetiti igwe ehi maọbụ igwe ewu na atụrụ.

Se kapitlet Kopi




Levitikọs 1:2

Følg os:

Annoncer


Annoncer