Online Bibel

- Annoncer -




Levitikọs 1:12 - Bible Nso

12 Ọ gābọ kwa ya n'ọbubọ-ya nile, ya na isi-ya na abuba-ya: onye-nchu-àjà gēdo kwa ha n'usoro n'elu nkú nke di n'elu ọku nke di n'elu ebe-ichu-àjà:

Se kapitlet Kopi

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

12 Mgbe nke a gasịrị, onye ahụ wetara ya, ga-abọ ya. Onye nchụaja ga-ewere akụkụ ya niile, na isi ya, na abụba ya tụkwasị ha nʼelu nkụ ahụ na-enwu ọkụ dị nʼebe ịchụ aja.

Se kapitlet Kopi




Levitikọs 1:12

Følg os:

Annoncer


Annoncer