Online Bibel

- Annoncer -




Juel 1:2 - Bible Nso

2 Nurunu nka, unu ndi-okenye, ṅa-kwa-nu nti, unu ndi nile bi n'ala nka. Nka, ọ̀ diwo n'ubọchi-unu? mà-ọbu n'ubọchi nna-unu-hà?

Se kapitlet Kopi

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 Nụrụnụ nke a, unu ndị okenye; geenụ ntị, unu ndị niile bi nʼala a. Ihe dị otu a o meela na ndụ unu, ka o mere na ndụ nna nna unu ha?

Se kapitlet Kopi




Juel 1:2

Følg os:

Annoncer


Annoncer