Online Bibel

- Annoncer -




Jemis 2:21 - Bible Nso

21 Èsiteghi n'ọlu gu Abraham nna-ayi n'onye ezi omume, mb͕e ọ churu Aisak nwa-ya nwoke n'elu ebe-ichu-àjà?

Se kapitlet Kopi

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

21 Ọ bụ na nna anyị Ebraham abụghị onye a gụrụ nʼonye ezi omume site nʼọrụ ya, mgbe o jiri otu nwa ya bụ Aịzik chụọ aja nʼebe ịchụ aja?

Se kapitlet Kopi




Jemis 2:21

Følg os:

Annoncer


Annoncer