Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 9:23 - Bible Nso

23 N'isi-nmalite aririọ-amara-gi nile ka okwu putara, mu onwem abiawo kwa igosi gi; n'ihi na ihe anāchọsi ike nke-uku ka i bu: ya mere tugharia uche n'okwu a, ghọta ọhù a.

Se kapitlet Kopi

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

23 Na mbido oge ị malitere ịrịọ arịrịọ, ka okwu ọsịsa pụtara. Abịara m ịgwa gị ya, nʼihi na ị bụ onye a na-akwanyere ugwu nke ukwuu. Ya mere, tụgharịa uche nʼokwu a, ghọtakwa ọhụ a.

Se kapitlet Kopi




Daniel 9:23

Følg os:

Annoncer


Annoncer