Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 3:19 - Bible Nso

19 Mb͕e ahu Nebukadneza juputara n'ọnuma, udi iru-ya we b͕anwe imegide Shedrak na Mishak na Abed-nego: ya mere ọ zara, si ka ha me oké ọku ahu ka ọ di ọku ub͕ò asa kari otú anēmeri ka ọ di ọku.

Se kapitlet Kopi

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

19 Mgbe ahụ, Nebukadneza jupụtara nʼoke iwe megide Shedrak, na Mishak, na Abednego, nke bụ nʼihu ya gbarụrụ nʼebe ha nọ. O nyere iwu sị ka e mee ụlọ ọkụ ahụ ka ọ dị ọkụ ugboro asaa karịa ka o kwesiri.

Se kapitlet Kopi




Daniel 3:19

Følg os:

Annoncer


Annoncer