Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 2:21 - Bible Nso

21 ọ bu Ya onwe-ya nāb͕anwe mb͕e na mb͕e akara àkà: Ọ nēwezuga ndi-eze, nēme kwa ka ndi-eze bilie: Ọ nēnye ndi mara ihe amam-ihe-ha, Ọ nēnye kwa ndi mara nghọta ihe-ọmuma:

Se kapitlet Kopi

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

21 Ọ na-agbanwe oge na mgbe dị iche iche; Ọ na-ebuli ndị eze na-akwatụkwa ha. Ọ na-enye onye maara ihe amamihe, ma na-enyekwa onye nwere mmụọ nghọta ihe ọmụma.

Se kapitlet Kopi




Daniel 2:21

Følg os:

Annoncer


Annoncer