Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 2:20 - Bible Nso

20 Daniel zara, si, Ka aha nke Chineke buru ihe agọziri agọzi site na mb͕e ebighi-ebi we rue mb͕e ebighi-ebi: n'ihi na amam-ihe na idi-ike, nke Ya ka ha bu:

Se kapitlet Kopi

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 Daniel sịrị, “Otuto dịrị aha Chineke ruo mgbe ebighị ebi; amamihe na ike dị nʼaka ya.

Se kapitlet Kopi




Daniel 2:20

Følg os:

Annoncer


Annoncer