Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 10:20 - Bible Nso

20 O we si, Ì mara ihe m'jiri biakute gi? ma ub͕u a m'gālaghachi ibuso onye-isi Peasia agha: ma mb͕e mu onwem nāpu, le, onye-isi Jevan gābata.

Se kapitlet Kopi

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 Mgbe ahụ, ọ sịrị, “Ị maara ihe mere m ji bịakwute gị? Aga m alaghachi azụ ịlụso onyeisi na-achị alaeze Peshịa ọgụ, mgbe mụ ga-apụ, eze na-achị Griis ga-abịa;

Se kapitlet Kopi




Daniel 10:20

Følg os:

Annoncer


Annoncer