Online Bibel

- Annoncer -




1 Timoti 1:3 - Bible Nso

3 Dika m'riọrọ gi ka i nọgide n'Efesọs, mb͕e m'gaje iga nime Masedọnia, ka i we nye madu ufọdu iwu ka ha ghara izí ihe di iche,

Se kapitlet Kopi

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Dị ka m gbara gị ume, mgbe m na-aga Masidonia, nọgide nʼEfesọs ka i nwee ike nye mmadụ ụfọdụ iwu ka ha ghara ịga nʼihu nʼizi ụkpụrụ dị iche.

Se kapitlet Kopi




1 Timoti 1:3

Følg os:

Annoncer


Annoncer