Online Bibel

- Annoncer -




Jemis 2:23 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

23 Ọ bụ site na nke a ka ihe e dere nʼakwụkwọ nsọ jiri mezuo, nke na asị, “Ebraham kweere na Chineke, a gụrụ nke a nye ya dị ka ezi omume,” kpọọkwa ya enyi Chineke.

Se kapitlet Kopi

Bible Nso

23 ewe mezu ihe edeworo n'akwukwọ nsọ nke nāsi, Abraham we kwere okwu Chineke, ewe gua ya nye ya n'ezi omume; ewe kpọ ya eyì nke Chineke.

Se kapitlet Kopi




Jemis 2:23

Følg os:

Annoncer


Annoncer