Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 9:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Nʼihi nke a, echere m Onyenwe anyị Chineke ihu, rịọ ya arịrịọ, site nʼekpere na arịrịọ amara, nʼibu ọnụ, na iyikwa akwa mkpe na ntụ.

Se kapitlet Kopi

Bible Nso

3 M'we che Onye-nwe-ayi Chineke irum, ichọ Ya n'ekpere na aririọ-amara di iche iche, n'obubu-ọnu na ákwà-nkpe na ntu.

Se kapitlet Kopi




Daniel 9:3

Følg os:

Annoncer


Annoncer