Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 9:20 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

20 Mgbe m nọ na-ekwu okwu na-ekpe ekpere, na-ekwupụta mmehie m na mmehie ndị m Izrel, na-arịọkwa amara nʼihu Onyenwe anyị bụ Chineke m maka ugwu dị nsọ nke Chineke m,

Se kapitlet Kopi

Bible Nso

20 Ma mb͕e mu onwem nọ nēkwu okwu, nēkpe ekpere, nēkwuputa nmehiem na nmehie ndim, bú Israel, nēme ka aririọ-amaram da n'iru Jehova, bú Chinekem, n'ihi ugwu nsọ nke Chinekem;

Se kapitlet Kopi




Daniel 9:20

Følg os:

Annoncer


Annoncer