Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 8:23 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

23 “Ma na mgbe ọgwụgwụ alaeze ahụ, mgbe iko ndị nnupu isi juru, otu eze nke nwere ihu dị ike, na akọnuche na obi aghụghọ ga-ebili.

Se kapitlet Kopi

Bible Nso

23 Ma na mb͕e ikpe-azu nke ala-eze-ha, mb͕e ndi-njehie gējehiezuwori, otù eze gēguzo ọtọ, nke nwere iru di ike, ọ bu kwa onye nāghọta okwu-omimi di iche iche.

Se kapitlet Kopi




Daniel 8:23

Følg os:

Annoncer


Annoncer