Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 8:22 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

22 Dịka mpi ahụ siri gbajie, mpi anọ ọzọ pupụta nʼọnọdụ ya, otu a ka alaeze anọ ga-esi pụta na mba ya, ma ike ha agaghị eru ka nke mbụ ahụ.

Se kapitlet Kopi

Bible Nso

22 Ma mpi ahu, nke b͕ajiri ab͕aji, nke mpi anọ guzoro n'ọnọdu-ya, ala-eze anọ gēsi na mba ahu guzo, ma ọ bughi n'ike-ya.

Se kapitlet Kopi




Daniel 8:22

Følg os:

Annoncer


Annoncer