Daniel 5:14 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Anụla m na i nwere mmụọ nke chi niile nʼime gị, na ị bụkwa onye jupụtara na nghọta na amamihe. Se kapitletBible Nso14 Ọzọ, anuwom ihe bayere gi, si na mọ nke chi nile di nime gi, na ahuwo kwa ìhè na uche na amam-ihe nke kachasi nime gi. Se kapitlet |