Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 3:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 mgbe ọbụla unu nụrụ ụda ọja, une, ụbọ akwara, maọbụ ụda ihe egwu ọbụla, unu ga-ada nʼala kpọọ isiala nye ihe a Nebukadneza eze ji ọlaedo kpụọ.

Se kapitlet Kopi

Bible Nso

5 Na mb͕e ahu mb͕e unu gānu olu nke opì-ike, na nke ọ̀jà, na nke ubọ-akwara, na nke sackbut, na nke une, na nke dulcimer, na nke ubọ na opì nile di iche iche, unu gāda n'ala, kpọ isi ala nye onyinyo ọla-edo ahu nke Nebukadneza, bú eze, guzobeworo ọtọ:

Se kapitlet Kopi




Daniel 3:5

Følg os:

Annoncer


Annoncer