Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 2:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

4 Mgbe ahụ, ndị ahụ na-enyocha kpakpando gwara eze ahụ okwu nʼasụsụ ndị Siria sị, “Ka gị eze dịrị ndụ ruo mgbe ebighị ebi, Ị ga-agwa ụmụodibo gị nrọ a ị rọrọ, anyị ga-akọwara gị ihe ọ pụtara.”

Se kapitlet Kopi

Bible Nso

4 Ndi Kaldea we si eze n'asusu Siria, Eze, di ndu rue mb͕e ebighi-ebi: zere ndi-orù-gi nrọ ahu, isi-ya ka ayi gākọ kwa.

Se kapitlet Kopi




Daniel 2:4

Følg os:

Annoncer


Annoncer