Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 2:37 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

37 Gị onwe gị, eze, bụ eze nke ọtụtụ ndị eze ọzọ nọ nʼokpuru ya, onye Chineke nke eluigwe nyere ike ọchịchị, nʼocheeze niile, na ike na otuto;

Se kapitlet Kopi

Bible Nso

37 Gi onwe-gi, eze, bu eze ndi-eze, onye Chineke nke elu-igwe nyeworo ala-eze a na àkù a na ike a na ebube a;

Se kapitlet Kopi




Daniel 2:37

Følg os:

Annoncer


Annoncer