Daniel 2:17 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Emesịa, Daniel lara nʼụlọ nke ya gaa kọọrọ Hananaya, na Mishael, na Azaraya, ndị enyi ya ihe merenụ. Se kapitletBible Nso17 Mb͕e ahu Daniel lara n'ulo-ya, me ka Hananaia na Mishael na Azaraia, bú ndi-ibe-ya, mara okwu ahu: Se kapitlet |