Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 2:16 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 Mgbe ahụ, Daniel banyere nʼụlọeze, ịhụ ya. Ọ rịọrọ eze ka o nyetụ ya nwa oge iji kọwaakwara ya ihe nrọ ahụ pụtara.

Se kapitlet Kopi

Bible Nso

16 Daniel we bata, kpere eze ka o nye ya mb͕e akara àkà, ka o we kọrọ eze isi nrọ ahu.

Se kapitlet Kopi




Daniel 2:16

Følg os:

Annoncer


Annoncer