Online Bibel

- Annoncer -




Daniel 10:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 eleliri m anya m elu, hụ nʼihu m otu nwoke yi uwe akwa ọcha, onye e kekwasịrị belịt e ji ọlaedo sitere Ụfaz mee nʼukwu ya.

Se kapitlet Kopi

Bible Nso

5 m'we welie anyam abua, hu, ma, le, otù onye yiri uwe ọcha, onye ekere ihe-ọkiké ọla-edo ọma nke Ufaz n'úkwù-ya:

Se kapitlet Kopi




Daniel 10:5

Følg os:

Annoncer


Annoncer