Zekaraya 1:13 - Bible Nso13 Jehova we za mọ-ozi nke nāgwam okwu okwu ọma di iche iche, bú okwu nkasi-obi. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Mgbe ahụ, Onyenwe anyị gwara mmụọ ozi ahụ guzo na-agwa m okwu, okwu nkasiobi na okwu ọma dị iche iche. Viz kapitola |