Online Bible

- Reklamy -




Rut 4:6 - Bible Nso

6 Onye-nb͕aputa ahu we si, apughi m ib͕aputara ya onwem, ka m>we ghara ibibi ihe-nketam: gi onwe-gi b͕aputara onwe-gi ihe-nb͕aputam; n>ihi na apughm ib͕aputa ya.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

6 Na nke a, onye nchekwa mgbapụta ahụ sịrị, “Apụghị m ịgbapụta ya nʼihi na e nwere m ike itinye ihe nketa m na nsogbu. Gị onwe gị gbapụta ya. Nke a agaghị ekwe m omume.”

Viz kapitola kopírovat




Rut 4:6

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy