Online Bible

- Reklamy -




Rut 4:5 - Bible Nso

5 Boaz we si, N>ubọchi i g=azuru ubi ahu n>aka Naomi, ọ bu kwa n>aka Rut, b/u nwayi Moab, b/u nwunye onye nwuru anwu, ka i g=azuru ya, ime ka aha onye nwuru anwu bilie n>elu ihe-nketa-ya.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 Mgbe ahụ, Boaz sịrị, “Nʼụbọchị ị ga-azụrụ ala ahụ site nʼaka Naomi ka ị ga-enwetakwa Rut onye Moab bụ nwunye onye ahụ nwụrụ anwụ, ime ka aha onye ahụ nwụrụ anwụ na ihe nketa ya na-adịgide.”

Viz kapitola kopírovat




Rut 4:5

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy