Online Bible

- Reklamy -




Rut 4:3 - Bible Nso

3 O we si onye-nb͕aputa ahu, Naomi, nke siworo n>ala-ọhia Moab lata, n=ere #ok#e ubi ahu nke nwa-nne-ayi, b/u Elimelek, nwere:

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Mgbe ahụ, ọ gwara nwoke onye mgbapụta ahụ dị nso sị, “Naomi, onye si nʼala ndị Moab lọta, na-achọ ire ala nwanna anyị nwoke Elimelek.

Viz kapitola kopírovat




Rut 4:3

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy