Online Bible

- Reklamy -




Rut 3:18 - Bible Nso

18 _O si, Nọdu du, nwam, rue mb͕e i mara ka okwu a g=esi da: n>ihi na nwoke ahu agaghi-anọ j=u, ma ọ buru na O kwub#ighi okwu ahu ta.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

18 Naomi zara si ya, “Chere, nwa m nwanyị, ruo mgbe ị ga-ahụ otu okwu a ga-esi bie. Nwoke a agaghị ezu ike tutu ruo mgbe o kwubiri okwu a taa.”

Viz kapitola kopírovat




Rut 3:18

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy