Online Bible

- Reklamy -




Rut 3:15 - Bible Nso

15 _O si kwa, Chita /akw#a-nb͕okwasi-gi nke di n>aru gi, jide ya; o we jide ya: Boaz we t#ua ọt#ut#u ọka barley isi, bo ya: o we ba n>obodo.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 O gwakwara Rut okwu sị ya, “Chịta akwa mgbokwasị gị, gbasaa ya.” Ya mere Rut gbasara akwa ya, Boaz manyere ya ọtụtụ ọka balị isii, bokwasị ya Rut, onye buuru ya banye nʼime obodo.

Viz kapitola kopírovat




Rut 3:15

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy