Online Bible

- Reklamy -




Rut 3:14 - Bible Nso

14 O we dina ala n>ukwu-ala-ya rue ututu: o we bilie tutu madu g=amata ibe-ya. Boaz we si, Ka aghara imara na nwayi batara n>ebe-nzọcha-ọka.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

14 Ya mere, Rut dinara nʼụkwụ ya ruo ụtụtụ. Ma chi abọzibeghị nke ọma mgbe o si nʼebe ahụ bilie nʼihi na Boaz sịrị ya, “Ekwela ka onye ọbụla mata na nwanyị bịara nʼebe ịzọcha ọka.”

Viz kapitola kopírovat




Rut 3:14

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy