Online Bible

- Reklamy -




Rut 2:7 - Bible Nso

7 ọ si, Biko, ka m>chikọta ihe, kpokọta kwa ihe n>etiti #ukw#u-ọka n>azu ndi n=eb#i ọka: o we bia, guzogide site na mb͕e ututu we rue ub͕u a, ma ub͕u a ọ n=anọdu n>ulo nwa mb͕e.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 Ọ sịrị, ‘Biko kwere ka m soro ndị ọrụ nʼazụ tụtụkọtaa ukwu ọka ha hapụrụ.’ Kemgbe ụtụtụ ọ bịara, ọ kwụsịbeghị ọrụ ya karịakwa naanị nwa mgbe nta o zuru ike nʼokpuru ndo.”

Viz kapitola kopírovat




Rut 2:7

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy