Online Bible

- Reklamy -




Rut 2:23 - Bible Nso

23 O we rapara n>aru umu-ab͕ọghọ Boaz ichikọta rue ọgwugwu ob#ib#i ọka barley na ob#ib#i ọka wheat; ọ we biri n>ulo nne di-ya.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

23 Ya mere, Rut sogidere ụmụ agbọghọ Boaz na-atụtụ ọka, tutu ruo ọgwụgwụ ịghọ ọka balị na wiiti. Ya na nne di ya bigidekwara.

Viz kapitola kopírovat




Rut 2:23

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy