Online Bible

- Reklamy -




Rut 2:21 - Bible Nso

21 Rut, b/u nwayi Moab, we si, Ihe ọzọ ọ sirim bu, N>aru umu-okorọbia m>nwere ka i g=arapara, rue mb͕e ha b#isiri ọkam nile.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

21 Mgbe ahụ Rut, onye Moab sịrị, “Ihe ọ sịkwara m bụ, ‘Nọnyere ndị ọrụ m tutu ruo mgbe ha ghọchara ọka niile dị nʼubi m.’ ”

Viz kapitola kopírovat




Rut 2:21

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy