Online Bible

- Reklamy -




Rut 2:2 - Bible Nso

2 Rut, b/u nwayi Moab, we si Naomi, Biko, ka m>je n>ubi, chikọta ihe n>etiti oko ọka n>azu onye m>g=ahuta amara n>iru ya. _O si ya, Je, nwam.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 Rut onye Moab, gwara Naomi okwu sị ya, “Kwere ka m gaa nʼubi ebe a na-aghọ ọka, ka m lee ma m ga-achọta ihuọma nʼihu ndị na-aghọ ọka, ndị ga-ekwere ka m tụtụkọta ọka ndị ha hapụrụ.” Naomi zara sị ya, “Ọ dị mma nwa m, gaa.”

Viz kapitola kopírovat




Rut 2:2

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy