Online Bible

- Reklamy -




Rut 2:15 - Bible Nso

15 O we bilie ichikọta ọka, Boaz we nye umu-okorọbia-ya iwu, si, _Obun/a n>etiti #ukw#u-ọka ka ọ g=achikọta, ma unu emela ka ihere me ya:

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 Mgbe o biliri ịchịkọtakwa ọka, Boaz nyere ụmụ okorobịa ya iwu, “Hapụnụ ya ka ọ chịkọta ọka ọ bụladị nʼetiti ukwu ọka ndị guzo eguzo, unu agwala ya okwu ihere ọbụla.

Viz kapitola kopírovat




Rut 2:15

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy