Rut 2:14 - Bible Nso14 Boaz we si ya na mb͕e iri ihe, Biarue nso ebe a, rie ufọdu nime nri, su kwa iberibe achicha gi nime manya-vine b͕ara uka. O we nọdu n>akuku ndi n=eb#i ọka: Boaz we nye ya ọka a@nara n>ọku, ọ ta, afọ we ju ya, o we tafọ. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Mgbe oge iri nri ruru, Boaz sịrị ya, “Bịa nso nʼebe a, were ụfọdụ nri rie, sunyekwa achịcha gị nʼime mmanya viniga.” Mgbe o soro ndị ahụ na-ewe ihe ubi nọdụ ala iri ihe, o nyere ya ụfọdụ ọka a hụrụ nʼọkụ. O riri, rijuo afọ ma nri e nyere ya fọdụrụ. Viz kapitola |