Online Bible

- Reklamy -




Rut 2:11 - Bible Nso

11 Boaz we za, si ya, Egosiwom nke-ọma ihe nile i meworo nne di-gi site na mb͕e ọnwu di-gi: na i rapuwo kwa nna-gi na nne-gi, na ala amuru gi, i we biakute ot#u ndi nke i n=amaghi na mb͕e gara aga.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

11 Boaz zara sị ya, “Anụla m ihe niile i meere nne di gị site nʼoge di gị nwụrụ, na otu i si hapụ nne gị na nna gị, na ala ebe amụrụ gị, bịa nʼebe a ibi nʼetiti ndị ị na-amaghị na mbụ.

Viz kapitola kopírovat




Rut 2:11

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy