Online Bible

- Reklamy -




Rut 2:10 - Bible Nso

10 Rut we da kpue iru-ya n>ala, kpọ isi ala, si ya, Gini mere m>hutaworo amara n>iru gi, i we matam, ebe mu onwem bu ọb#ia?

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

10 Mgbe Boaz na-agwa ya okwu, Rut hulatara isi ya ala. Emesịa o kwuru sị, “Gịnị mere m ji chọta ụdị amara dị otu a nʼebe ị nọ, na ị hụtara m, ebe ị maara na m bụ naanị onye mba ọzọ?”

Viz kapitola kopírovat




Rut 2:10

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy