Rut 1:7 - Bible Nso7 O we si n>ebe ọ nọ pua, ya na nwunye abua nke umu-ya; ha we je n>uzọ ilata n>ala Juda. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ya mere, Naomi na ndị nwunye ụmụ ya abụọ hapụrụ ala Moab ebe ha bi kemgbe, malite ịgbaso ụzọ ha ga-esi laghachi nʼala Juda. Viz kapitola |