Online Bible

- Reklamy -




Rut 1:22 - Bible Nso

22 Naomi we lata, ya na Rut, b/u nwayi Moab, b/u nwunye nwa-ya, onye siri n>ala-ọhia Moab lata: ndi ahu we ba Bet-lehem na nmalite ob#ib#i ọka barley.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

22 Otu a ka Naomi na Rut onye Moab bụ nwunye nwa ya si laghachi nʼala Juda. Oge ha ji lọbata nʼobodo Betlehem bụ oge a na-amalite ịghọ ọka balị.

Viz kapitola kopírovat




Rut 1:22

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy