Online Bible

- Reklamy -




Rut 1:21 - Bible Nso

21 Mu onwem, n>aka-ojuju ka m>jere, ma Jehova emewo ka m>b͕ara aka lata: n>#ihi gini ka unu n=akpọm Naomi, mb͕e Jehova b͕agiderem #am#a, Onye Nke puru ime ihe nile emejọwokwam?

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

21 Aka m juru eju mgbe m si nʼebe a pụọ, ma Onyenwe anyị emeela ka m gbara aka lọta. Gịnị mere unu ji akpọ m Naomi ebe ọ bụ na Onyenwe anyị gbakụtara m azụ, ebe ọ bụ na Onye pụrụ ime ihe niile mere ka nsogbu dakwasị m.”

Viz kapitola kopírovat




Rut 1:21

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy