Rut 1:15 - Bible Nso15 O we si, Le, nwunye nwa-nne di-gi alaghachikuruwo ndi-ya, laghachikuru chi-ya: gi soro nwunye nwa-nne di-gi laghachi. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Ma Naomi gwara ya sị, “Lee, nwunye nwanne di gị alaghachikwurula ndị nwe ya na chi ya niile, soro ya laa.” Viz kapitola |