Ọpụpụ 40:7 - Bible Nso7 I gētiye kwa ite ọsisa-miri ahu n'etiti ulo-ikwū nzute ahu na ebe-ichu-àjà ahu, tiye miri n'ebe ahu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Dọnye efere ukwu ịsa mmiri ahụ nʼetiti ụlọ nzute na ebe ịchụ aja ahụ. Gbajukwaa ya mmiri. Viz kapitola |