Online Bible

- Reklamy -




Ọpụpụ 40:4 - Bible Nso

4 I gēwebata kwa table ahu, do ihe ya n'usoro; i gēwe-bata kwa ihe-idọba-oriọna ahu, weli kwa oriọna-ya nile.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

4 Webata tebul ahụ, na ngwongwo dị nʼelu ya, webatakwa ihe ịdọba oriọna ahụ. Mụnyekwa oriọna ndị ahụ ọkụ.

Viz kapitola kopírovat




Ọpụpụ 40:4

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy