Online Bible

- Reklamy -




Ọpụpụ 40:37 - Bible Nso

37 ma ọ buru na emeghi ka igwe-oji ahu rigo, ha adighi-ebuli kwa ije rue ubọchi emere ka ọ rigo.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

37 Ma ọ bụrụ na igwe ojii ahụ ebilighị, ụmụ Izrel adịghị ebulikwa njem tutuu ruo mgbe o biliri.

Viz kapitola kopírovat




Ọpụpụ 40:37

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy