Online Bible

- Reklamy -




Ọpụpụ 40:34 - Bible Nso

34 Igwe-oji ahu we kpuchie ulo-ikwū nzute, ebube Jehova we juputa ebe-obibi ahu.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

34 Mgbe ahụ, igwe ojii kpuchiri ụlọ nzute ahụ, ebube Onyenwe anyị jupụtakwara nʼime ya.

Viz kapitola kopírovat




Ọpụpụ 40:34

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy