Online Bible

- Reklamy -




Ọpụpụ 40:30 - Bible Nso

30 Ọ dọba ite ọsisa-miri ahu n'etiti ulo-ikwū nzute na ebe-ichu-àjà, tiye miri n'ebe ahu, iji sa aru.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

30 Ọ dọbara efere ịsa mmiri ahụ nʼetiti ụlọ nzute na ebe ịchụ aja, wụjuo ya mmiri, maka iji sachaa ihe.

Viz kapitola kopírovat




Ọpụpụ 40:30

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy