Online Bible

- Reklamy -




Ọpụpụ 40:3 - Bible Nso

3 I gādọba kwa n'ebe ahu ib͕e ihe-àmà ahu, i gēji kwa ákwà-nb͕ochi ahu kwuchi ib͕e ahu.

Viz kapitola kopírovat

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Dọnye igbe ọgbụgba ndụ nke Ihe Ama ahụ nʼime ya. Konyekwa akwa mgbochi nke ga-ezo ya.

Viz kapitola kopírovat




Ọpụpụ 40:3

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy