Ọpụpụ 40:22 - Bible Nso22 O tiye table ahu n'ulo-ikwū nzute, n'akuku ebe-obibi ahu chere iru n'Ugwu, n'èzí ákwà-nb͕ochi ahu. Viz kapitolaBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Mosis dọnyere tebul ahụ nʼakụkụ ugwu nke ụlọ nzute ahụ, na mpụta nke akwa mgbochi ahụ. Viz kapitola |